1 Ndị Eze 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ikpeazụ, otu mmụọ+ pụtara wee guzo n’ihu Jehova, sị, ‘Mụ onwe m ga-arafu ya.’ Jehova wee sị ya, ‘Olee otú ị ga-esi rafuo ya?’+ Ndị Hibru 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi, sị: “O mere ka ndị mmụọ ozi ya bụrụ mmụọ, meekwa ka ndị ya na-ejere ọha mmadụ ozi bụrụ ire ọkụ.”+
21 N’ikpeazụ, otu mmụọ+ pụtara wee guzo n’ihu Jehova, sị, ‘Mụ onwe m ga-arafu ya.’ Jehova wee sị ya, ‘Olee otú ị ga-esi rafuo ya?’+
7 O kwukwara banyere ndị mmụọ ozi, sị: “O mere ka ndị mmụọ ozi ya bụrụ mmụọ, meekwa ka ndị ya na-ejere ọha mmadụ ozi bụrụ ire ọkụ.”+