16 Mgbe e mesịrị, lee! otu agadi nwoke si ubi na-alọta n’uhuruchi,+ nwoke ahụ si n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu+ ma o bi dị ka ọbịa na Gibia; ma ndị obodo ahụ bụ ndị ebo Benjamin.+
8 anyị erighịkwa nri onye ọ bụla n’efu.+ Kama nke ahụ, site n’ịdọgbu onwe anyị n’ọrụ nakwa ná ndọlị+ abalị na ehihie, anyị nọ na-arụ ọrụ ka anyị wee ghara ibo onye ọ bụla n’ime unu oké ibu arọ.+