Abụ Ọma 39:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ezie, mmadụ na-ejegharị dị ka onyinyo.+N’ezie, ha na-eme mkpọtụ na nkịtị.+Mmadụ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ọ ga-ahapụrụ ya.+
6 N’ezie, mmadụ na-ejegharị dị ka onyinyo.+N’ezie, ha na-eme mkpọtụ na nkịtị.+Mmadụ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ọ ga-ahapụrụ ya.+