Abụ Ọma 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’anya ya, onye ọ bụla nke na-abaghị n’ihe bụ onye a jụrụ ajụ,+Ma ndị na-atụ egwu Jehova ka ọ na-asọpụrụ.+Ọ bụrụ na ọ ṅụọ iyi nke pụrụ iwetara ya nsogbu, ọ dịghị agbanwe ya.+ Abụ Ọma 115:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-agọzi ndị na-atụ egwu Jehova,+Ma ndị nta ma ndị ukwu.+ Ekliziastis 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ezie na onye mmehie pụrụ ịnọ na-eme ihe ọjọọ+ otu narị ugboro ma nọruo ogologo oge na-eme otú masịrị ya, ma mụ onwe m makwaara na ọ ga-adịrị ndị na-atụ egwu ezi Chineke mma,+ n’ihi na ha tụrụ egwu ya.+
4 N’anya ya, onye ọ bụla nke na-abaghị n’ihe bụ onye a jụrụ ajụ,+Ma ndị na-atụ egwu Jehova ka ọ na-asọpụrụ.+Ọ bụrụ na ọ ṅụọ iyi nke pụrụ iwetara ya nsogbu, ọ dịghị agbanwe ya.+
12 Ọ bụ ezie na onye mmehie pụrụ ịnọ na-eme ihe ọjọọ+ otu narị ugboro ma nọruo ogologo oge na-eme otú masịrị ya, ma mụ onwe m makwaara na ọ ga-adịrị ndị na-atụ egwu ezi Chineke mma,+ n’ihi na ha tụrụ egwu ya.+