Jenesis 50:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu onwe unu buuru m ihe ọjọọ n’obi. Chineke bu n’obi ka ọ bụrụ ihe ọma ka o wee mee ihe dị ka ọ dị taa iji chebe ọtụtụ mmadụ ndụ.+ Ndị Rom 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 n’ihi na ndị mbụ o lebaara anya+ ka o kpebikwara tupu oge eruo+ na a ga-eme ka ha dịrị+ otú Ọkpara ya dị,+ ka o wee bụrụ onye e bu ụzọ mụọ+ n’etiti ọtụtụ ụmụnna.+
20 Unu onwe unu buuru m ihe ọjọọ n’obi. Chineke bu n’obi ka ọ bụrụ ihe ọma ka o wee mee ihe dị ka ọ dị taa iji chebe ọtụtụ mmadụ ndụ.+
29 n’ihi na ndị mbụ o lebaara anya+ ka o kpebikwara tupu oge eruo+ na a ga-eme ka ha dịrị+ otú Ọkpara ya dị,+ ka o wee bụrụ onye e bu ụzọ mụọ+ n’etiti ọtụtụ ụmụnna.+