Ilu 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 iji chebe gị ka ị ghara ịdaba n’aka nwaanyị ọjọọ,+ ka ire ụtọ nke nwaanyị na-akwa iko* ghara inweta gị.+ Ilu 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O jiriwo ọtụtụ okwu ya nke na-eru n’obi duhie ya.+ O ji okwu ire ụtọ nke egbugbere ọnụ ya rata ya.+
24 iji chebe gị ka ị ghara ịdaba n’aka nwaanyị ọjọọ,+ ka ire ụtọ nke nwaanyị na-akwa iko* ghara inweta gị.+
21 O jiriwo ọtụtụ okwu ya nke na-eru n’obi duhie ya.+ O ji okwu ire ụtọ nke egbugbere ọnụ ya rata ya.+