Ilu 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọnụma eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju,+ ma amara ya na-adị ka igirigi nke dara n’elu ahịhịa ndụ.+ Ekliziastis 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụ na mmụọ onye na-achị achị adị ọkụ imegide gị, esila n’ebe ị nọ pụọ,+ n’ihi na ịnọ jụụ na-eme ka mmehie nke dị oké njọ belata.+
12 Ọnụma eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju,+ ma amara ya na-adị ka igirigi nke dara n’elu ahịhịa ndụ.+
4 Ọ bụrụ na mmụọ onye na-achị achị adị ọkụ imegide gị, esila n’ebe ị nọ pụọ,+ n’ihi na ịnọ jụụ na-eme ka mmehie nke dị oké njọ belata.+