Levitikọs 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova. Ilu 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ejegharị dị ka onye nkwutọ+ na-ekpughe okwu nzuzo,+ ma onye kwesịrị ntụkwasị obi na mmụọ ya na-ezochi okwu.+ Ilu 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gị na mmadụ ibe gị kpezie okwu,+ ekpughekwala okwu nzuzo onye ọzọ;+ Ilu 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ifufe nke si n’ebe ugwu na-amụpụta oké mmiri ozuzo dị ka à ga-asị na ime mere ya;+ ire nke na-ekpughe ihe nzuzo na-akpatakwa ihu a kọchara akọcha.+
16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova.
13 Onye na-ejegharị dị ka onye nkwutọ+ na-ekpughe okwu nzuzo,+ ma onye kwesịrị ntụkwasị obi na mmụọ ya na-ezochi okwu.+
23 Ifufe nke si n’ebe ugwu na-amụpụta oké mmiri ozuzo dị ka à ga-asị na ime mere ya;+ ire nke na-ekpughe ihe nzuzo na-akpatakwa ihu a kọchara akọcha.+