Abụ Ọma 94:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ ga-emekwa ka ihe ọjọọ ha dịrị n’isi ha,+Ọ ga-ejikwa ọdachi nke ha laa ha n’iyi.+Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ala ha n’iyi.+ Aịzaya 28:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na ọ bụghị ihe e ji eticha mkpụrụ+ ka a na-eji etichapụta mkpụrụ kọmin ojii; a naghịkwa eji ụkwụ ụgbọala arị mkpụrụ kọmin elu. N’ihi na ọ bụ okporo osisi+ ka a na-ejikarị etichapụta mkpụrụ kọmin ojii, jirikwa mkpara tichapụta mkpụrụ kọmin.
23 Ọ ga-emekwa ka ihe ọjọọ ha dịrị n’isi ha,+Ọ ga-ejikwa ọdachi nke ha laa ha n’iyi.+Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ala ha n’iyi.+
27 N’ihi na ọ bụghị ihe e ji eticha mkpụrụ+ ka a na-eji etichapụta mkpụrụ kọmin ojii; a naghịkwa eji ụkwụ ụgbọala arị mkpụrụ kọmin elu. N’ihi na ọ bụ okporo osisi+ ka a na-ejikarị etichapụta mkpụrụ kọmin ojii, jirikwa mkpara tichapụta mkpụrụ kọmin.