Ndị Hibru 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ruo ụbọchị ole na ole, ha na-adọ anyị aka ná ntị dị ka o si dị ha mma,+ ma ọ na-eme otú ahụ n’ihi ọdịmma anyị ka anyị wee keta òkè n’ịdị nsọ ya.+
10 N’ihi na ruo ụbọchị ole na ole, ha na-adọ anyị aka ná ntị dị ka o si dị ha mma,+ ma ọ na-eme otú ahụ n’ihi ọdịmma anyị ka anyị wee keta òkè n’ịdị nsọ ya.+