4 Ya mere, m ga-ekwe n’ezie ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha, m ga-enwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile;+ ndị Ijipt ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova.”+ Ha wee mee nnọọ otú ahụ.
27 Ka Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà+ bụrụ onye a gọziri agọzi, onye tinyere ihe dị otú ahụ n’obi+ eze, ịchọ ụlọ Jehova, nke dị na Jeruselem, mma!+