Abụ Ọma 18:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ha na-eti mkpu enyemaka, ma ọ dịghị onye na-azọpụta ha,+Ha na-etiku Jehova, ma ọ dịghị aza ha.+ Ilu 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ahụ, ha ga na-akpọ m, ma agaghị m aza;+ ha ga na-achọ m, ma ha agaghị achọta m,+ Abụ Ákwá 3:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 I jiriwo ígwé ojii gbochie anyị ịbịakwute gị,+ ka ekpere ghara ịgafe ya.+