Abụ Ọma 37:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ na-eme amara ogologo ụbọchị dum, na-agbazinyekwa ihe,+N’ihi ya, ụmụ ya ga-enweta ngọzi.+ Abụ Ọma 112:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O kesawo ihe n’ụba; o nyewo ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee]Ezi omume ya ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]A ga-eme ka mpi ya dị elu ma nwee nsọpụrụ.+ Luk 6:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Onye ọ bụla nke na-arịọ gị ihe, nye ya ihe,+ agwakwala onye na-anapụ gị ihe gị ka o nyeghachi gị ihe ndị ahụ. 2 Ndị Kọrịnt 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na unu maara obiọma Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ, na ọ bụ ezie na ọ bara ọgaranya, ọ dara ogbenye n’ihi unu,+ ka unu wee baa ọgaranya+ site n’ịda ogbenye ya.
9 O kesawo ihe n’ụba; o nyewo ndị ogbenye ihe.+ צ [Sadee]Ezi omume ya ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ ק [Kof]A ga-eme ka mpi ya dị elu ma nwee nsọpụrụ.+
30 Onye ọ bụla nke na-arịọ gị ihe, nye ya ihe,+ agwakwala onye na-anapụ gị ihe gị ka o nyeghachi gị ihe ndị ahụ.
9 N’ihi na unu maara obiọma Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ, na ọ bụ ezie na ọ bara ọgaranya, ọ dara ogbenye n’ihi unu,+ ka unu wee baa ọgaranya+ site n’ịda ogbenye ya.