-
Luk 14:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 O wee gwa nwoke ahụ nke kpọrọ ya òkù, sị: “Mgbe ị na-akpọ ndị mmadụ ka ha bịa rie nri ehihie ma ọ bụ nri anyasị, akpọla ndị enyi gị ma ọ bụ ụmụnne gị ma ọ bụ ndị ikwu gị ma ọ bụ ndị agbata obi gị bara ọgaranya. Ma eleghị anya, ha nwekwara ike ịkpọ gị òkù n’oge ọzọ, ọ ga-abụkwa ịkwụ gị ụgwọ.
-