Ọnụ Ọgụgụ 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mozis wee jiri ọla kọpa kpụọ otu agwọ+ ozugbo ma konye ya n’elu osisi mgbaàmà;+ o wee ruo na ọ bụrụ na agwọ ataa mmadụ, onye ahụ elee agwọ ahụ eji ọla kọpa kpụọ anya,+ onye ahụ adịrị ndụ.+ Jeremaya 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “N’ihi na, lee, m na-ezite agwọ, ya bụ, agwọ ọjọọ,+ ndị a na-apụghị ịra ụrà,+ n’etiti unu, ha ga-atakwa unu,” ka Jehova kwuru.
9 Mozis wee jiri ọla kọpa kpụọ otu agwọ+ ozugbo ma konye ya n’elu osisi mgbaàmà;+ o wee ruo na ọ bụrụ na agwọ ataa mmadụ, onye ahụ elee agwọ ahụ eji ọla kọpa kpụọ anya,+ onye ahụ adịrị ndụ.+
17 “N’ihi na, lee, m na-ezite agwọ, ya bụ, agwọ ọjọọ,+ ndị a na-apụghị ịra ụrà,+ n’etiti unu, ha ga-atakwa unu,” ka Jehova kwuru.