Hosia 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ịkwa iko na mmanya ochie na mmanya ọhụrụ na-anapụ ezi uche.+ Hosia 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ụbọchị eze anyị, ndị isi akpataworo onwe ha ọrịa+, mmanya akpataworo ha ọnụma.+ O setịpụworo ndị na-akwa emo aka ya.
5 N’ụbọchị eze anyị, ndị isi akpataworo onwe ha ọrịa+, mmanya akpataworo ha ọnụma.+ O setịpụworo ndị na-akwa emo aka ya.