Ezra 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ugbu a, ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka a gaa n’ụlọ akụ̀ eze nke dị na Babịlọn chọpụta+ ma ọ̀ bụ eziokwu na eze Saịrọs nyere iwu+ ka e wughachi ụlọ Chineke nke dị na Jeruselem; ka eze zitekwara anyị ihe o kpebiri banyere ihe a.” Ezra 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ mgbe ahụ ka Eze Darayọs nyere iwu, ha wee gaa mee nchọpụta n’ụlọ a na-edebe ihe ndekọ+ na akụ̀ n’ime Babịlọn. Job 29:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Abụụrụ m ndị ogbenye ezigbo nna;+Okwu ikpe nke onye m na-amaghị—m na-eleba ya anya.+
17 “Ugbu a, ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka a gaa n’ụlọ akụ̀ eze nke dị na Babịlọn chọpụta+ ma ọ̀ bụ eziokwu na eze Saịrọs nyere iwu+ ka e wughachi ụlọ Chineke nke dị na Jeruselem; ka eze zitekwara anyị ihe o kpebiri banyere ihe a.”
6 Ọ bụ mgbe ahụ ka Eze Darayọs nyere iwu, ha wee gaa mee nchọpụta n’ụlọ a na-edebe ihe ndekọ+ na akụ̀ n’ime Babịlọn.