1 Timoti 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ọzụzụ nke ahụ́ bara ntakịrị uru; ma nsọpụrụ Chineke+ bara uru maka ihe niile,+ ebe o nwere nkwa maka ndụ dị ugbu a, na ndụ nke gaje ịbịa.+
8 N’ihi na ọzụzụ nke ahụ́ bara ntakịrị uru; ma nsọpụrụ Chineke+ bara uru maka ihe niile,+ ebe o nwere nkwa maka ndụ dị ugbu a, na ndụ nke gaje ịbịa.+