3 Mgbe ọ bụla ha+ na-asị: “Udo+ na obi iru ala!” mgbe ahụ ka mbibi mberede+ ga-abịakwasị ha n’otu ntabi anya dị nnọọ ka ihe mgbu nke na-abịakwasị nwaanyị dị ime;+ ha agaghịkwa agbanahụ ya ma ọlị.+
3 Ya mere, na-echeta ihe ị natara+ na ihe ị nụrụ, na-edebekwa ya,+ ma chegharịa.+ N’ezie, ọ bụrụ na i tetaghị,+ m ga-abịa dị ka onye ohi,+ ị gaghịkwa ama oge awa m ga-abịakwasị gị.+