25 Ya mere, ebe unu hapụworo okwu ụgha,+ ka onye ọ bụla n’ime unu na-agwa onye agbata obi ya eziokwu,+ n’ihi na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu ahụ́.+
5 N’eziokwu, ọ dịghị mgbe anyị ji okwu ịja mma efu bịa,+ (dị nnọọ ka unu maara). Anyị abịaghịkwa dị ka ndị ihu abụọ+ bụ́ ndị nwere anyaukwu.+ Chineke bụ onye akaebe!