Ilu 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe,+ ịmara Onye Kasị Nsọ ka nghọta bụkwa.+ Ekliziastis 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na amamihe bụ ihe nchebe,+ dịkwa ka ego bụ ihe nchebe;+ ma ihe ihe ọmụma ji ka mma bụ na amamihe na-echebe ndị nwe ya ndụ.+ Ekliziastis 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ònye dị ka onye maara ihe?+ Ònyekwa maara nkọwa ihe?+ Amamihe mmadụ na-eme ka ihu ya na-egbu maramara, ọbụna ihu ya nke gbarụrụ agbarụ na-agbachapụkwa.+ Ndị Kọlọsi 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E ji nlezianya zochie akụ̀ niile dị oké ọnụ ahịa nke amamihe na nke ihe ọmụma n’ime ya.+
12 N’ihi na amamihe bụ ihe nchebe,+ dịkwa ka ego bụ ihe nchebe;+ ma ihe ihe ọmụma ji ka mma bụ na amamihe na-echebe ndị nwe ya ndụ.+
8 Ònye dị ka onye maara ihe?+ Ònyekwa maara nkọwa ihe?+ Amamihe mmadụ na-eme ka ihu ya na-egbu maramara, ọbụna ihu ya nke gbarụrụ agbarụ na-agbachapụkwa.+