Abụ Ọma 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Obi ụtọ na-adịrị+ onye na-adịghị eje ije na ndụmọdụ ndị ajọ omume,+Onye na-adịghịkwa eso ụzọ ndị mmehie,+Onye na-adịghịkwa anọ n’etiti ndị na-akwa emo.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Unu ekwela ka e duhie unu. Mkpakọrịta ọjọọ na-emebi àgwà ọma.+
1 Obi ụtọ na-adịrị+ onye na-adịghị eje ije na ndụmọdụ ndị ajọ omume,+Onye na-adịghịkwa eso ụzọ ndị mmehie,+Onye na-adịghịkwa anọ n’etiti ndị na-akwa emo.+