9 Ha wee sị ya: “Pụọrọ anyị n’ụzọ!” Ha sịkwara: “Nwoke a nke naanị ya nọ bịara biri n’ebe a dị ka ọbịa,+ ma ọ nọzi dị ka onyeikpe.+ Anyị ga-eme gị ihe dị njọ karịa ihe anyị ga-eme ha.” Ha wee bịa nugidesie nwoke ahụ,+ bụ́ Lọt, ike, ọ fọkwara nke nta ka ha kwakaa ibo ụzọ ahụ.+