Jenesis 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha ga-aghọkwa otu anụ ahụ́.+ Jenesis 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E mesịa, Chineke bịakwutere Abimelek ná nrọ n’abalị wee sị ya: “Lee, ọ fọrọ nke nta ka ị nwụọ n’ihi nwaanyị ahụ ị kpọọrọ,+ n’ihi na ọ bụ nwunye onye ọzọ.”+ Matiu 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Jọn nọ na-asị ya: “Iwu akwadoghị ka ị lụrụ ya.”+
24 Ọ bụ ya mere nwoke ga-eji hapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha ga-aghọkwa otu anụ ahụ́.+
3 E mesịa, Chineke bịakwutere Abimelek ná nrọ n’abalị wee sị ya: “Lee, ọ fọrọ nke nta ka ị nwụọ n’ihi nwaanyị ahụ ị kpọọrọ,+ n’ihi na ọ bụ nwunye onye ọzọ.”+