8 O wee ruo na ka ọ nọwara ogologo oge n’ebe ahụ, Abimelek, bụ́ eze ndị Filistia, si na windo na-elepụ anya wee hụ, ma, lee, Aịzik na Ribeka nwunye ya nọ na-egwuri egwu.+
6 “Kanye m dị ka akara n’elu obi gị,+ dị ka akara n’ogwe aka gị; n’ihi na ịhụnanya siri ike dị ka ọnwụ,+ ọ naghị ekwe ekwe dị ka Shiol, ọ na-achọsi ikwesị ntụkwasị obi+ ike. Ọ na-enwu dị ka ọkụ, bụ́ ire ọkụ nke Jaa.+