Job 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, biko jụọ anụ ụlọ, ha ga-ezikwa gị ihe;+Jụọkwa anụ ufe nke eluigwe, ha ga-akọkwara gị.+