Ilu 6:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ọ bụla ya na nwaanyị na-akwa iko enweghị uche;+ onye na-eme ya na-ala mkpụrụ obi ya n’iyi.+ Ilu 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Onye ọ bụla na-amaghị ihe, ya bata ebe a.”+ Ọ gwawokwa onye ọ bụla na-enweghị uche,+ sị: