-
Jeremaya 4:30Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
30 Ugbu a e bukọọrọ ihe niile i nwere, gịnị ka ị ga-eme, ebe ọ bụ na ị na-eyibu ákwà dị oké ọnụ ahịa,* ebe ọ bụ na ị na-ejibu ihe ịchọ mma ọlaedo achọ onwe gị mma, ebe ọ bụ na ị na-etebu uri anya ka anya gị buo ibu?+ Ọ bụ n’efu ka ị na-achọbu onwe gị mma.+ Ndị ọ na-agụ agụụ ka gị na ha nwee mmekọahụ ajụwo gị; ha anọwo na-achọ mkpụrụ obi gị.+
-