Abụ Ọma 85:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ezi omume ga-eje ije n’ihu ya,+Ọ ga-awakwa ụzọ n’ebe Chineke zọrọ ụkwụ.+ Ilu 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ ezi omume nke onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ga-eme ka ụzọ ya kwụrụ ọtọ,+ ma onye ajọ omume ga-ada n’ihi ajọ omume ya.+
5 Ọ bụ ezi omume nke onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ga-eme ka ụzọ ya kwụrụ ọtọ,+ ma onye ajọ omume ga-ada n’ihi ajọ omume ya.+