Ilu 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe dị oké ọnụ ahịa agaghị aba uru n’ụbọchị oké iwe,+ ma, ọ bụ ezi omume ga-anapụta mmadụ n’ọnwụ.+ Zefanaya 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ọlaọcha ha ma ọlaedo ha agaghị enwe ike ịnapụta ha n’ụbọchị oké iwe Jehova;+ ma ọkụ nke ekworo ya ga-eripịa ụwa dum,+ n’ihi na ọ ga-ekpochapụ ndị niile bi n’ụwa, mkpochapụ ahụ ga-adịkwa nnọọ ukwuu.”+
18 Ma ọlaọcha ha ma ọlaedo ha agaghị enwe ike ịnapụta ha n’ụbọchị oké iwe Jehova;+ ma ọkụ nke ekworo ya ga-eripịa ụwa dum,+ n’ihi na ọ ga-ekpochapụ ndị niile bi n’ụwa, mkpochapụ ahụ ga-adịkwa nnọọ ukwuu.”+