2 Ndị Eze 19:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 M ga-echebekwa+ obodo a iji zọpụta ya n’ihi mụ onwe m+ nakwa n’ihi ohu m Devid.”’”+ Abụ Ọma 112:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ dịghị mgbe a ga-eme ka ọ maa jijiji.+ ל [Lamed]A ga na-echeta onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+ Ilu 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ dị mma ịhọrọ ezi aha karịa ịhọrọ akụ̀ dị ukwuu;+ amara dị mma karịa ọbụna ọlaọcha na ọlaedo.+ Ekliziastis 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ezi aha dị mma karịa ezigbo mmanụ,+ ụbọchị ọnwụ mmadụ dịkwa mma karịa ụbọchị a mụrụ ya.+
6 Ọ dịghị mgbe a ga-eme ka ọ maa jijiji.+ ל [Lamed]A ga na-echeta onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.+