1 Ndị Eze 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee gaa n’ihu ịgwa ha okwu dị ka ndụmọdụ ụmụ okorobịa nyere ya si dị,+ sị: “Nna m mere ka yok unu dị arọ, ma mụ onwe m ga-atụkwasị ihe na yok unu. Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma mụ onwe m ga-apịa unu ụtarị akpụkpọ anụ.”+ Aịzaya 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị isi Zoan ezuzuwo nzuzu,+ a ghọgbuwo ndị isi Nọf,+ ndị isi+ nke ebo ya niile emewokwa ka Ijipt na-awagharị awagharị.
14 O wee gaa n’ihu ịgwa ha okwu dị ka ndụmọdụ ụmụ okorobịa nyere ya si dị,+ sị: “Nna m mere ka yok unu dị arọ, ma mụ onwe m ga-atụkwasị ihe na yok unu. Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma mụ onwe m ga-apịa unu ụtarị akpụkpọ anụ.”+
13 Ndị isi Zoan ezuzuwo nzuzu,+ a ghọgbuwo ndị isi Nọf,+ ndị isi+ nke ebo ya niile emewokwa ka Ijipt na-awagharị awagharị.