32 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe nụrụ, meekwa ihe ma kpee ndị ohu gị ikpe site n’ịkpọ onye ajọ omume onye ajọ omume site n’ime ka o buru ihe o metara,+ nakwa site n’ịkpọ onye ezi omume onye ezi omume+ site n’ịkwụ ya ụgwọ dị ka ezi omume ya si dị.+