Matiu 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 n’ihi na mgbe ahụ ka a ga-enwe oké mkpagbu+ nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe ụwa malitere ruo ugbu a,+ ee e, a gaghị enwekwa ya ọzọ. Luk 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ahụhụ ga-adịrị ụmụ nwaanyị dị ime na ndị na-enye nwa ara n’ụbọchị ndị ahụ!+ N’ihi na oké ahụhụ ga-adị n’ala ahụ, ọnụma ga-abịakwasịkwa ndị a; Ndị Rom 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 mkpagbu na ahụhụ, nke ga-abịakwasị mkpụrụ obi nke mmadụ ọ bụla na-eme ihe ọjọọ, ọ ga-ebu ụzọ bịakwasị onye Juu,+ bịakwasịkwa onye Grik;+
21 n’ihi na mgbe ahụ ka a ga-enwe oké mkpagbu+ nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe ụwa malitere ruo ugbu a,+ ee e, a gaghị enwekwa ya ọzọ.
23 Ahụhụ ga-adịrị ụmụ nwaanyị dị ime na ndị na-enye nwa ara n’ụbọchị ndị ahụ!+ N’ihi na oké ahụhụ ga-adị n’ala ahụ, ọnụma ga-abịakwasịkwa ndị a;
9 mkpagbu na ahụhụ, nke ga-abịakwasị mkpụrụ obi nke mmadụ ọ bụla na-eme ihe ọjọọ, ọ ga-ebu ụzọ bịakwasị onye Juu,+ bịakwasịkwa onye Grik;+