Ilu 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla nke dị nzuzu na-elelị ịdọ aka ná ntị nna ya,+ ma onye ọ bụla nke ji ịba mba kpọrọ ihe maara ihe.+ Ndị Hibru 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu na-atachi obi ka e wee dọọ unu aka ná ntị.+ Chineke na-emeso unu dị ka ụmụ.+ N’ihi na olee nwa nke nna ya na-adịghị adọ aka ná ntị?+
5 Onye ọ bụla nke dị nzuzu na-elelị ịdọ aka ná ntị nna ya,+ ma onye ọ bụla nke ji ịba mba kpọrọ ihe maara ihe.+
7 Unu na-atachi obi ka e wee dọọ unu aka ná ntị.+ Chineke na-emeso unu dị ka ụmụ.+ N’ihi na olee nwa nke nna ya na-adịghị adọ aka ná ntị?+