11 Ndị Moab tụsaara ahụ́ kemgbe ha bụ ụmụaka,+ ha nọ jụụ dị ka ikè mmanya.+ E sitụbeghị n’otu ite wụnye ha n’ite ọzọ, a dọrọtụbeghị ha n’agha. Ọ bụ ya mere ha ka ji nwee ụtọ ha, ísìsì ha agbanwebeghịkwa.
5 “‘Ya mere, cheta ebe i si daa, chegharịakwa,+ mewe ihe ndị ị na-eme na mbụ. Ọ bụrụ na i meghị otú ahụ, aga m abịakwute gị,+ m ga-ewepụkwa ihe ndọba oriọna gị+ n’ọnọdụ ya, ma ọ bụrụ na i chegharịghị.