26 ihe m chọpụtara bụ: Nwaanyị nke bụ́ ụgbụ e ji achụ nta, onye obi ya bụ ụgbụ azụ̀, onye aka ya bụkwa ịgà,+ dị ilu karịa ọnwụ.+ Ọ bụrụ na mmadụ agbanahụ ya, onye ahụ bụ ezi mmadụ n’ihu ezi Chineke, ma ọ bụrụ na ọ nwụde mmadụ,+ onye ahụ bụ onye mmehie.