Ilu 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mee ka ụzọ nke ụkwụ gị na-aga dị larịị,+ ka e meekwa ka ụzọ gị niile guzosie ike.+ Ilu 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ ezi omume nke onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ga-eme ka ụzọ ya kwụrụ ọtọ,+ ma onye ajọ omume ga-ada n’ihi ajọ omume ya.+ Ndị Efesọs 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, na-echesinụ nche ike ka otú unu si na-eje ije+ ghara ịdị ka ndị na-amaghị ihe kama dị ka ndị maara ihe, Jems 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n’etiti unu? Ya jiri ịdị nwayọọ nke e ji mara amamihe gosi ọrụ ya+ site n’ime omume ọma.
5 Ọ bụ ezi omume nke onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ga-eme ka ụzọ ya kwụrụ ọtọ,+ ma onye ajọ omume ga-ada n’ihi ajọ omume ya.+
15 Ya mere, na-echesinụ nche ike ka otú unu si na-eje ije+ ghara ịdị ka ndị na-amaghị ihe kama dị ka ndị maara ihe,
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n’etiti unu? Ya jiri ịdị nwayọọ nke e ji mara amamihe gosi ọrụ ya+ site n’ime omume ọma.