Abụ Ọma 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha bụ ihe a na-achọsi ike karịa ọlaedo, ee, karịa ọlaedo dị ukwuu a nụchara anụcha;+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ+ na mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụta.+
10 Ha bụ ihe a na-achọsi ike karịa ọlaedo, ee, karịa ọlaedo dị ukwuu a nụchara anụcha;+Ha dịkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ+ na mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya na-agụpụta.+