Abụ Ọma 37:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ ọnụ onye ezi omume na-ekwupụta amamihe n’olu dị ala,+Ọ bụkwa ire ya na-ekwu ihe ziri ezi.+ Ilu 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Tọọ ntị n’ala nụrụ okwu ndị maara ihe,+ ka i wee tinye obi gị n’ihe ọmụma m.+ Ilu 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ dị ụtọ ma ọ bụrụ na i mee ka ha dịrị n’ime afọ gị,+ ka ha niile wee dịrịsie ike n’egbugbere ọnụ gị.+ Matiu 12:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ezi mmadụ na-esi n’ezi akụ̀ ya ewepụta ihe ọma,+ ebe ajọ mmadụ na-esi n’ajọ akụ̀ ya ewepụta ihe ọjọọ.+
18 N’ihi na ọ dị ụtọ ma ọ bụrụ na i mee ka ha dịrị n’ime afọ gị,+ ka ha niile wee dịrịsie ike n’egbugbere ọnụ gị.+
35 Ezi mmadụ na-esi n’ezi akụ̀ ya ewepụta ihe ọma,+ ebe ajọ mmadụ na-esi n’ajọ akụ̀ ya ewepụta ihe ọjọọ.+