4 N’oge ahụ, ndị isi ahụ na ndị setrap ahụ nọ na-achọ inweta ihe ha ga-asị na Daniel mere n’alaeze ahụ;+ ma ọ dịghị ihe ọ bụla ma ọ bụ ihe ọjọọ ọ bụla ha chọtaliri, ebe ọ bụ onye a pụrụ ịtụkwasị obi, ọ dịghịkwa eleghara ọrụ ya anya, ọ dịghịkwa ihe ọjọọ ọ bụla a hụrụ n’ebe ọ nọ.+