Jems 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na n’ebe e nwere ekworo+ na esemokwu, n’ebe ahụ ka ọgba aghara na ihe ọjọọ niile na-adị.+ Jems 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma amamihe+ nke si n’elu bu ụzọ dị ọcha,+ na-emekwa udo,+ nwee ezi uche,+ dị njikere irube isi, jupụta n’ebere na ezi mkpụrụ,+ ọ dịghị akpa ókè n’ihi ile mmadụ anya n’ihu,+ ọ dịghị ihu abụọ.+
17 Ma amamihe+ nke si n’elu bu ụzọ dị ọcha,+ na-emekwa udo,+ nwee ezi uche,+ dị njikere irube isi, jupụta n’ebere na ezi mkpụrụ,+ ọ dịghị akpa ókè n’ihi ile mmadụ anya n’ihu,+ ọ dịghị ihu abụọ.+