Ekliziastis 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Anya onye ọ bụla nke maara ihe na-adị ya n’isi;+ ma onye nzuzu na-ejegharị n’oké ọchịchịrị.+ Amatawo m, ọbụna mụ onwe m, na ọ bụ otu ihe ndabara na-adabara ha niile.+
14 Anya onye ọ bụla nke maara ihe na-adị ya n’isi;+ ma onye nzuzu na-ejegharị n’oké ọchịchịrị.+ Amatawo m, ọbụna mụ onwe m, na ọ bụ otu ihe ndabara na-adabara ha niile.+