1 Samuel 20:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Sọl wee weso Jọnatan iwe+ dị ọkụ, o wee sị ya: “Gị nwa ohu nwaanyị na-enupụ isi,+ ọ̀ bụ na mụ amaghị na ị na-ahọrọ nwa Jesi ka i wee menye onwe gị ihere, menyekwa ihe nne gị ji bụrụ nwaanyị ihere?+ Abụ Ọma 123:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ịkwa emo nke ndị tụsaara ahụ́ ezuwo mkpụrụ obi anyị ahụ́,+Tinyere nlelị nke ndị mpako.+
30 Sọl wee weso Jọnatan iwe+ dị ọkụ, o wee sị ya: “Gị nwa ohu nwaanyị na-enupụ isi,+ ọ̀ bụ na mụ amaghị na ị na-ahọrọ nwa Jesi ka i wee menye onwe gị ihere, menyekwa ihe nne gị ji bụrụ nwaanyị ihere?+