Jenesis 42:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe Josef hụrụ ụmụnne ya, ọ matara ha ozugbo, ma o mere ka ha ghara ịmata ya.+ O wee gwa ha okwu n’olu ike wee sị ha: “Olee ebe unu si bịa?” ha wee sị: “Anyị si n’ala Kenan bịa ịzụrụ ihe oriri.”+ 1 Samuel 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nebal wee zaa ndị na-ejere Devid ozi, sị: “Ònye bụ Devid,+ ònyekwa bụ nwa Jesi? N’oge a, ndị ohu na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+ Emọs 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nụrụnụ ihe a, unu ndị na-anwa iji ọnụ kpụrụ ụmụ ogbenye,+ iji mee ka a gharakwa inwe ndị dị umeala n’obi n’ụwa,+
7 Mgbe Josef hụrụ ụmụnne ya, ọ matara ha ozugbo, ma o mere ka ha ghara ịmata ya.+ O wee gwa ha okwu n’olu ike wee sị ha: “Olee ebe unu si bịa?” ha wee sị: “Anyị si n’ala Kenan bịa ịzụrụ ihe oriri.”+
10 Nebal wee zaa ndị na-ejere Devid ozi, sị: “Ònye bụ Devid,+ ònyekwa bụ nwa Jesi? N’oge a, ndị ohu na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+
4 “Nụrụnụ ihe a, unu ndị na-anwa iji ọnụ kpụrụ ụmụ ogbenye,+ iji mee ka a gharakwa inwe ndị dị umeala n’obi n’ụwa,+