Abụ Ọma 88:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ̀ bụ ndị nwụrụ anwụ ka ị ga-emere ihe dị ịtụnanya?+Ka ndị na-adịghị ndụ hà ga-ebili,+Hà ga-eto gị?+ Sila. Abụ Ọma 115:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị nwụrụ anwụ adịghị eto Jaa,+Onye ọ bụla nke na-agbada n’ebe ịnọ duu adịghịkwa eto ya.+ Abụ Ọma 146:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmụọ ya na-apụ,+ o wee laghachi n’ala o si pụta;+N’ụbọchị ahụ, echiche ya na-ala n’iyi.+ Aịzaya 38:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ bụghị Shiol pụrụ ito gị;+ ọnwụ apụghị ịja gị mma.+Ndị na-agbada n’olulu apụghị iji nchekwube na-ele anya ikwesị ntụkwasị obi gị.+ Jọn 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ndị a ka o kwuru, mgbe o kwusịrị ha, ọ sịrị: “Enyi anyị Lazarọs na-arahụ ụra, ma m na-eje ebe ahụ ịkpọte ya.”+
10 Ọ̀ bụ ndị nwụrụ anwụ ka ị ga-emere ihe dị ịtụnanya?+Ka ndị na-adịghị ndụ hà ga-ebili,+Hà ga-eto gị?+ Sila.
18 N’ihi na ọ bụghị Shiol pụrụ ito gị;+ ọnwụ apụghị ịja gị mma.+Ndị na-agbada n’olulu apụghị iji nchekwube na-ele anya ikwesị ntụkwasị obi gị.+
11 Ihe ndị a ka o kwuru, mgbe o kwusịrị ha, ọ sịrị: “Enyi anyị Lazarọs na-arahụ ụra, ma m na-eje ebe ahụ ịkpọte ya.”+