-
2 Ihe E Mere 2:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 nwa otu nwaanyị nke bụ́ otu n’ime ụmụ Dan, ma nna ya bụ onye Taya, ọ maara otú e si eji ọlaedo na ọlaọcha, ọla kọpa,+ ígwè, nkume+ na osisi arụ ọrụ nakwa otú e si eji ajị anụ e sijiri odo odo,+ eri na-acha anụnụ anụnụ+ na ákwà ọma+ na eri na-acha uhie uhie,+ arụ ọrụ, ọ makwaara ụdị ihe ọ bụla a na-atụ atụ́+ nakwa ụzọ e si arụpụta ụdị ihe ọ bụla+ a pụrụ inye ya na ndị nkà gị nakwa ndị nkà onyenwe m Devid bụ́ nna gị ka ha rụọ.
-