17 Mụ onwe m ekwuwo n’obi m,+ sị: “Ezi Chineke ga-ekpe ma onye ezi omume ma onye ajọ omume ikpe,+ n’ihi na ihe ọ bụla a na-eme eme na ọrụ ọ bụla a na-arụ arụ nwere oge.”+
10 N’ihi na a ghaghị ime ka anyị niile pụta ìhè n’ihu oche ikpe Kraịst,+ ka onye ọ bụla wee nweta ụgwọ ọrụ ya maka ihe ndị o ji ahụ́ ya mee, dị ka ihe ndị o mere si dị, ma ọ̀ bụ ihe ọma ma ọ̀ bụ ihe ọjọọ.+