Abụ Ọma 119:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-eji obi ziri ezi too gị,+Mgbe m mụtara mkpebi ikpe gị ziri ezi.+ Ndị Efesọs 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi nke a, kwụsịnụ ịbụ ndị na-enweghị ezi uche, kama nọgidenụ na-aghọta+ ihe uche+ Jehova bụ.