Abụ Ọma 102:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gị onwe gị ga-ebili meere Zayọn ebere,+N’ihi na ọ bụ oge imere ya amara,N’ihi na oge a kara aka eruwo.+ Aịzaya 43:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Abụkwa m otu Onye ahụ mgbe niile;+ ọ dịghị onye na-anapụta mmadụ n’aka m.+ M ga-eme ihe,+ ònyekwa pụrụ igbochi m?”+
13 Gị onwe gị ga-ebili meere Zayọn ebere,+N’ihi na ọ bụ oge imere ya amara,N’ihi na oge a kara aka eruwo.+
13 Abụkwa m otu Onye ahụ mgbe niile;+ ọ dịghị onye na-anapụta mmadụ n’aka m.+ M ga-eme ihe,+ ònyekwa pụrụ igbochi m?”+